Native Bible

Ezekiel 14:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụfọdụ nʼime ndị okenye Izrel bịakwutere m, nọdụ ala nʼihu m.

Ezekiel 14:1 in English

Ezekiel 14:1 · Berean Standard Bible

Then some of the elders of Israel came and sat down before me.

Context

1Ụfọdụ nʼime ndị okenye Izrel bịakwutere m, nọdụ ala nʼihu m. 2Mgbe ahụ okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, 3“Nwa nke mmadụ, ndị ikom ndị a na-efe arụsị nʼime obi ha, ma tinyekwa ihe ịsụ ngọngọ nke ajọ omume ya nʼihu ha.* Aga m ekwenye ka ha jụta m ase ọbụla?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.