Ọpụpụ 7:25
Exodus 7:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụbọchị asaa gasịrị, site nʼụbọchị Onyenwe anyị tichara ihe otiti ahụ na Naịl. 7:1 Nke a pụtara, ga-abụ ọnụ na-ekwuru gị 7:15 Ndị Fero na-aga nʼosimiri Naịl ụtụtụ ụbọchị niile, nʼihi ikpe ekpere nye chi Naịl, onye ha weere ka nna chi niile. Ya mere, mmadụ ime ihe ọbụla ga-emetụta osimiri Naịl dịka onye ahụ ịmetụ aka na mkpụrụobi ndị Ijipt. Nʼihi na ha kwenyere na ihe ọbụla mee osimiri Naịl, nʼala Ijipt ga-aghọ ọzara. 7:22 Ihe ịrịbama (ọrịa na-efe efe) niile ndị a dị iche iche gosipụtara ike Chineke nʼebe ihe niile e kere eke dị, karịchasịa nʼebe ihe e kere eke nke ndị mmadụ na-efe dịka chi. Ọ bụ nʼetiti ọnwa mbụ nʼafọ ruo nʼọnwa anọ ka ihe ịrịbama niile ndị ahụ mere.
Exodus 7:25 in English
Exodus 7:25 · Berean Standard Bible
And seven full days passed after the LORD had struck the Nile.
Context
23Fero tụgharịrị laghachi nʼụlọeze ya, na-echeghị echiche banyere ihe niile ahụ e mere. 24Ya mere, ndị Ijipt niile gwuru olulu mmiri nʼakụkụ osimiri ahụ ịchọ mmiri ọṅụṅụ ebe ha na-enweghị ike ịṅụ mmiri sitere nʼosimiri Naịl. 25Ụbọchị asaa gasịrị, site nʼụbọchị Onyenwe anyị tichara ihe otiti ahụ na Naịl.
7:1 Nke a pụtara, ga-abụ ọnụ na-ekwuru gị
7:15 Ndị Fero na-aga nʼosimiri Naịl ụtụtụ ụbọchị niile, nʼihi ikpe ekpere nye chi Naịl, onye ha weere ka nna chi niile. Ya mere, mmadụ ime ihe ọbụla ga-emetụta osimiri Naịl dịka onye ahụ ịmetụ aka na mkpụrụobi ndị Ijipt. Nʼihi na ha kwenyere na ihe ọbụla mee osimiri Naịl, nʼala Ijipt ga-aghọ ọzara.
7:22 Ihe ịrịbama (ọrịa na-efe efe) niile ndị a dị iche iche gosipụtara ike Chineke nʼebe ihe niile e kere eke dị, karịchasịa nʼebe ihe e kere eke nke ndị mmadụ na-efe dịka chi. Ọ bụ nʼetiti ọnwa mbụ nʼafọ ruo nʼọnwa anọ ka ihe ịrịbama niile ndị ahụ mere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.