Native Bible

Exodus 5:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼụbọchị ahụ kwa, Fero nyere ndị nlekọta* ụmụ Izrel na ndị o mere ndịisi nʼebe ụmụ Izrel nọ iwu sị,

Exodus 5:6 in English

Exodus 5:6 · Berean Standard Bible

That same day Pharaoh commanded the taskmasters of the people and their foremen:

Context

4Eze Ijipt zara ha sị, “Mosis na Erọn, gịnị mere unu ji na-ewepụ ụmụ Izrel aka site nʼọrụ ha? Laghachinụ nʼọrụ unu!” 5Fero gara nʼihu sị, “Lee, ka ndị obodo a si dị ọtụtụ ugbu a, ihe unu na-eme bụ naanị igbochi ha ịrụ ọrụ ha.” 6Nʼụbọchị ahụ kwa, Fero nyere ndị nlekọta* ụmụ Izrel na ndị o mere ndịisi nʼebe ụmụ Izrel nọ iwu sị, 7“Unu enyekwala ụmụ Izrel ahịhịa ha ga-eji kpụọ brik* dịka unu na-eme nʼoge gara aga. Kama, ha ga-achọta ahịhịa ahụ nʼonwe ha. 8Ọzọ, meenụ ka ọnụọgụgụ brik ha na-akpụ dịrị ka ọ dị na mbụ, unu emela ka ọ dịrị ala. Ha bụ ndị umengwụ. Ọ bụ ya mere ha ji na-eti mkpu, ‘Ka anyị gaa nʼọzara gaa chụọrọ Chineke anyị aja.’

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.