Native Bible

Exodus 37:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha mekwara mmanụ otite dị nsọ, na ezigbo ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nke a na-agwaghị ihe; bụ ọrụ nke onye na-eme mmanụ isi ụtọ.

Exodus 37:29 in English

Exodus 37:29 · Berean Standard Bible

He also made the sacred anointing oil and the pure, fragrant incense, the work of a perfumer.

Context

27Ha kpụnyere mgbaaka ọlaedo abụọ nʼokpuru ihe ahụ akpụlitere akpụlite, abụọ na ncherita ihu akụkụ ọ bụla, ebe a ga na-ejide mkpara e ji ebu ya. 28Ha ji osisi akashia mee mkpara ndị ahụ. Jirikwa ọlaedo machie ha. 29Ha mekwara mmanụ otite dị nsọ, na ezigbo ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nke a na-agwaghị ihe; bụ ọrụ nke onye na-eme mmanụ isi ụtọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.