Native Bible

Exodus 37:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha ji osisi akashia mee mkpara ndị ahụ. Jirikwa ọlaedo machie ha.

Exodus 37:28 in English

Exodus 37:28 · Berean Standard Bible

And he made the poles of acacia wood and overlaid them with gold.

Context

26Ha ji ọlaedo a nụchara anụcha machie elu ya; akụkụ ya niile nakwa mpi ya niile. Ha jikwa ọlaedo kpụlite ọnụ ọnụ ya gburugburu. 27Ha kpụnyere mgbaaka ọlaedo abụọ nʼokpuru ihe ahụ akpụlitere akpụlite, abụọ na ncherita ihu akụkụ ọ bụla, ebe a ga na-ejide mkpara e ji ebu ya. 28Ha ji osisi akashia mee mkpara ndị ahụ. Jirikwa ọlaedo machie ha. 29Ha mekwara mmanụ otite dị nsọ, na ezigbo ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nke a na-agwaghị ihe; bụ ọrụ nke onye na-eme mmanụ isi ụtọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.