Ọpụpụ 35:9
Exodus 35:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd, na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi.
Exodus 35:9 in English
Exodus 35:9 · Berean Standard Bible
and onyx stones and gemstones to be mounted on the ephod and breastpiece.
Context
7akpụkpọ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri,
na osisi akashia; 8mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ,
ụda a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; 9nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd, na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi. 10“Unu niile ndị nwere onyinye ịkwa ǹka, bịanụ rụọ ihe ahụ niile Onyenwe anyị nyere anyị nʼiwu ịrụ, nke bụ ihe ndị a: 11“ụlọ nzute ahụ, na ihe mkpuchi ya, na nko ya niile, na mbudo ibo ya, na mkpọrọ osisi ya, na ogidi ya, na ụkwụ ya niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.