Ọpụpụ 35:7
Exodus 35:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
akpụkpọ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri, na osisi akashia;
Exodus 35:7 in English
Exodus 35:7 · Berean Standard Bible
ram skins dyed red and fine leather;* acacia wood;
Context
5sitenụ nʼihe unu nwere wetara Onyenwe anyị onyinye. Onye ọbụla nke ọ masịrị, ya wetara Onyenwe anyị onyinye nke ihe ndị a:
“Ọlaọcha, ọlaedo na bronz, 6ogho na-acha anụnụ anụnụ, nke odo odo, nke uhie uhie na nke ezi akwa ọcha,
na ajị ewu; 7akpụkpọ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri,
na osisi akashia; 8mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ,
ụda a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; 9nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd, na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.