Ọpụpụ 31:7
Exodus 31:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“ya bụ, ụlọ nzute ahụ, na igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ, na ebe mkpuchi mmehie dị ya nʼelu, na ngwongwo ndị ọzọ niile dị nʼụlọ ikwu ahụ,
Exodus 31:7 in English
Exodus 31:7 · Berean Standard Bible
the Tent of Meeting, the ark of the Testimony * and the mercy seat upon it, and all the other furnishings of the tent—
Context
5ịwa nkume na ido nkume, ịkwa ǹka osisi, na ịrụ ọrụ ǹka dị iche iche. 6Ọzọkwa, ahọpụtala m Oholiab, nwa Ahisamak, onye si nʼebo Dan, ka ọ bụrụ onye inyeaka Bezalel.
“Enyekwala m ndị ǹka niile amara ịrụ ọrụ dị iche, nke ga-enyere ha aka ịrụ ihe ndị a niile m nyere gị iwu ịrụ: 7“ya bụ, ụlọ nzute ahụ,
na igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ, na ebe mkpuchi mmehie dị ya nʼelu,
na ngwongwo ndị ọzọ niile dị nʼụlọ ikwu ahụ, 8na tebul, na ngwongwo ya,
ma ihe ịdọkwasị oriọna nke ọlaedo a nụchara anụcha,
na ngwongwo ya, 9na ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ, na ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, na ngwongwo ya,
na ite mmiri ịsa ụkwụ na aka, na ụkwụ ite ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.