Native Bible

Exodus 31:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Lee, ahọpụtala m Bezalel nwa Uri, nwa Hua, onye si nʼebo Juda,

Exodus 31:2 in English

Exodus 31:2 · Berean Standard Bible

“See, I have called by name Bezalel son of Uri, the son of Hur, of the tribe of Judah.

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 2“Lee, ahọpụtala m Bezalel nwa Uri, nwa Hua, onye si nʼebo Juda, 3emejupụtakwala m ya na Mmụọ nke Chineke, nʼamamihe, nghọta, ihe ọmụma na ike ije ozi ọrụ ǹka dị iche iche, 4ichepụta ihe ǹka dị iche iche, nke metụtara ọlaọcha na ọlaedo na bronz,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.