Ọpụpụ 31:3
Exodus 31:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
emejupụtakwala m ya na Mmụọ nke Chineke, nʼamamihe, nghọta, ihe ọmụma na ike ije ozi ọrụ ǹka dị iche iche,
Exodus 31:3 in English
Exodus 31:3 · Berean Standard Bible
And I have filled him with the Spirit of God, with skill, ability, and knowledge in all kinds of craftsmanship,
Context
1Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 2“Lee, ahọpụtala m Bezalel nwa Uri, nwa Hua, onye si nʼebo Juda, 3emejupụtakwala m ya na Mmụọ nke Chineke, nʼamamihe, nghọta, ihe ọmụma na ike ije ozi ọrụ ǹka dị iche iche, 4ichepụta ihe ǹka dị iche iche, nke metụtara ọlaọcha na ọlaedo na bronz, 5ịwa nkume na ido nkume, ịkwa ǹka osisi, na ịrụ ọrụ ǹka dị iche iche.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.