Native Bible

Exodus 30:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na kilo kashia isii, na lita anọ na ụma asatọ nke mmanụ oliv,* dịka ọtụtụ shekel ebe nsọ ahụ si dị.

Exodus 30:24 in English

Exodus 30:24 · Berean Standard Bible

500 shekels of cassia *—all according to the sanctuary shekel—and a hin of olive oil.*

Context

22Ọzọkwa, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 23“Were eso osisi na-esi isi ụtọ ndị a dị iche iche: máá, nke ọtụtụ ya ruru kilo isii, na ihe ruru kilo sinamọn abụọ na ụma itoolu, na kilo kalamus atọ, 24na kilo kashia isii, na lita anọ na ụma asatọ nke mmanụ oliv,* dịka ọtụtụ shekel ebe nsọ ahụ si dị. 25Ị ga-eji ya mepụta mmanụ nsọ, nke dị nsọ, nke a gwakọtara nke ọma dịka nke onye na-eme mmanụ na-esi isi ụtọ mere. Ọ ga-abụ mmanụ otite dị nsọ. 26Ị ga-ewere mmanụ ahụ tee ụlọ nzute ahụ niile na igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.