Ọpụpụ 30:23
Exodus 30:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Were eso osisi na-esi isi ụtọ ndị a dị iche iche: máá, nke ọtụtụ ya ruru kilo isii, na ihe ruru kilo sinamọn abụọ na ụma itoolu, na kilo kalamus atọ,
Exodus 30:23 in English
Exodus 30:23 · Berean Standard Bible
“Take the finest spices: 500 shekels of liquid myrrh,* half that amount (250 shekels) of fragrant cinnamon,* 250 shekels of fragrant cane,*
Context
21ha ga-asa aka ha na ụkwụ ha, ka ha ghara ịnwụ. Nke a ga-abụ ụkpụrụ dịrị Erọn na ụmụ ya ndị ikom site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.” 22Ọzọkwa, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 23“Were eso osisi na-esi isi ụtọ ndị a dị iche iche: máá, nke ọtụtụ ya ruru kilo isii, na ihe ruru kilo sinamọn abụọ na ụma itoolu, na kilo kalamus atọ, 24na kilo kashia isii, na lita anọ na ụma asatọ nke mmanụ oliv,* dịka ọtụtụ shekel ebe nsọ ahụ si dị. 25Ị ga-eji ya mepụta mmanụ nsọ, nke dị nsọ, nke a gwakọtara nke ọma dịka nke onye na-eme mmanụ na-esi isi ụtọ mere. Ọ ga-abụ mmanụ otite dị nsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.