Ọpụpụ 30:22
Exodus 30:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọzọkwa, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya,
Exodus 30:22 in English
Exodus 30:22 · Berean Standard Bible
Then the LORD said to Moses,
Context
20Mgbe ọbụla ha na-aba nʼụlọ nzute ahụ, ha ga-eji mmiri saa onwe ka ha ghara ịnwụ. Ọzọkwa, mgbe ha na-abịaru nso nʼebe ịchụ aja, maka ije ozi iche onyinye nʼihu Onyenwe anyị site nʼọkụ, 21ha ga-asa aka ha na ụkwụ ha, ka ha ghara ịnwụ. Nke a ga-abụ ụkpụrụ dịrị Erọn na ụmụ ya ndị ikom site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.” 22Ọzọkwa, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 23“Were eso osisi na-esi isi ụtọ ndị a dị iche iche: máá, nke ọtụtụ ya ruru kilo isii, na ihe ruru kilo sinamọn abụọ na ụma itoolu, na kilo kalamus atọ, 24na kilo kashia isii, na lita anọ na ụma asatọ nke mmanụ oliv,* dịka ọtụtụ shekel ebe nsọ ahụ si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.