Ọpụpụ 29:8
Exodus 29:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kpọta ụmụ ya ndị ikom, yikwasị ha uwe ime ahụ.
Exodus 29:8 in English
Exodus 29:8 · Berean Standard Bible
Present his sons as well and clothe them with tunics.
Context
6Tụhịakwa akwa ike nʼisi ahụ nʼisi ya. Tinye okpu nsọ ahụ nʼelu akwa ike nʼisi ahụ. 7Werekwa mmanụ nsọ ahụ, tee ya, site nʼịwụkwasị ya nʼisi ya. 8Kpọta ụmụ ya ndị ikom, yikwasị ha uwe ime ahụ. 9Kekwasịkwa ha ihe okike nʼisi. Keekwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom ihe ike nʼukwu. Mgbe ahụ ọrụ ndị nchụaja ga-abụ nke ha site nʼụkpụrụ ebighị ebi.
“Nʼụzọ dị otu a ka ị ga-esi doo Erọn na ụmụ ya ndị ikom nsọ. 10“Kpụta oke ehi ahụ nʼihu ụlọ nzute. Erọn na ụmụ ndị ikom ga-ebikwasị aka ha nʼelu isi ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.