Ọpụpụ 28:18
Exodus 28:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼahịrị nke abụọ, ga-abụ nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ.
Exodus 28:18 in English
Exodus 28:18 · Berean Standard Bible
in the second row a turquoise, a sapphire, and a diamond;
Context
16Akụkụ anọ ya ga-aha nʼotu, iri sentimita abụọ na atọ nʼogologo, iri sentimita abụọ na atọ nʼobosara, nke apịajiri ụzọ abụọ. 17Mgbe ahụ, hịọnye nʼelu ya ahịrị nkume anọ ndị dị oke ọnụahịa. Ụdị ga-adị nʼahịrị nke mbụ bụ, nkume kanelian, krisolaịt na beril, 18nʼahịrị nke abụọ, ga-abụ nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ. 19Nʼahịrị nke atọ ga-abụ nkume jasint, ageeti na ametisiti. 20Nʼahịrị nke anọ, ga-abụ nkume topaazi, ọniks na jaspa. Hịọnye ha nʼime ihe ọlaedo a kpara akpa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.