Native Bible

Exodus 25:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọlaedo a nụchara anụcha nke dị iri kilogram atọ na anọ ka a ga-eji kpụọ ihe ịdọkwasị oriọna ahụ na ngwongwo ndị a niile.

Exodus 25:39 in English

Exodus 25:39 · Berean Standard Bible

The lampstand and all these utensils shall be made from a talent of pure gold.*

Context

37“Ị ga-eme oriọna asaa, dọba ha nʼelu ihe ịdọkwasị iheọkụ ahụ, ka ha na-enye ìhè naanị nʼebe ihu ya. 38Mkpa ya na ihe ịkpakepụ ọkụ ya niile, ga-abụ ọlaedo a nụchara anụcha. 39Ọlaedo a nụchara anụcha nke dị iri kilogram atọ na anọ ka a ga-eji kpụọ ihe ịdọkwasị oriọna ahụ na ngwongwo ndị a niile. 40Lezie anya hụ na i mere ihe ndị a niile nʼusoro ihe atụ nke e gosiri gị nʼelu ugwu. 25:7 Efọọd bụ uwe dị nso nke onyeisi nchụaja na-eyi. Ọpụ 28:4,6-14 25:25 Ihe dịka inchi atọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.