Ọpụpụ 25:40
Exodus 25:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lezie anya hụ na i mere ihe ndị a niile nʼusoro ihe atụ nke e gosiri gị nʼelu ugwu. 25:7 Efọọd bụ uwe dị nso nke onyeisi nchụaja na-eyi. Ọpụ 28:4,6-14 25:25 Ihe dịka inchi atọ
Exodus 25:40 in English
Exodus 25:40 · Berean Standard Bible
See to it that you make everything according to the pattern shown you on the mountain.*
Context
38Mkpa ya na ihe ịkpakepụ ọkụ ya niile, ga-abụ ọlaedo a nụchara anụcha. 39Ọlaedo a nụchara anụcha nke dị iri kilogram atọ na anọ ka a ga-eji kpụọ ihe ịdọkwasị oriọna ahụ na ngwongwo ndị a niile. 40Lezie anya hụ na i mere ihe ndị a niile nʼusoro ihe atụ nke e gosiri gị nʼelu ugwu.
25:7 Efọọd bụ uwe dị nso nke onyeisi nchụaja na-eyi. Ọpụ 28:4,6-14
25:25 Ihe dịka inchi atọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.