Ọpụpụ 22:31
Exodus 22:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Unu ga na-abụrụ m ndị dị nsọ. Nʼihi nke a, wezuganụ onwe unu nʼebe anụ a dọgburu adọgbu dị. Unu erikwala anụ dị otu a, kama tụpụrụnụ ya nkịta. 22:6 Ọ bụ osisi ogwu ogwu puru nʼọhịa ka a na-eji agba ubi ogige maọbụ gbachie ụzọ. 22:9 Maọbụ, Chineke 22:9 Bụ ndị nnọchite anya Chineke 22:13 Jen 31:39 22:16 Dit 22:28-29
Exodus 22:31 in English
Exodus 22:31 · Berean Standard Bible
You are to be My holy people. You must not eat the meat of a mauled animal found in the field; you are to throw it to the dogs.
Context
29“Atụfukwala oge ọbụla nʼịkwụghachi onyinye unu kwesiri inye. Maọbụ nke mkpụrụ ala ubi gị, na nke mmanya vaịnị gị, na ụgwọ i kwesiri ịkwụ.
“Ị ghaghị inye m nwa gị nwoke e buru ụzọ mụọ. 30Otu a ka ị ga-emekwa banyere mkpụrụ mbụ nke ehi gị na atụrụ gị. Ị ga-ewebata ya nye m nʼụbọchị nke asatọ site nʼoge a mụrụ ha, mgbe ị hapụsịrị ha nne ha ụbọchị asaa. 31“Unu ga na-abụrụ m ndị dị nsọ. Nʼihi nke a, wezuganụ onwe unu nʼebe anụ a dọgburu adọgbu dị. Unu erikwala anụ dị otu a, kama tụpụrụnụ ya nkịta.
22:6 Ọ bụ osisi ogwu ogwu puru nʼọhịa ka a na-eji agba ubi ogige maọbụ gbachie ụzọ.
22:9 Maọbụ, Chineke
22:9 Bụ ndị nnọchite anya Chineke
22:13 Jen 31:39
22:16 Dit 22:28-29
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.