Ọpụpụ 22:30
Exodus 22:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu a ka ị ga-emekwa banyere mkpụrụ mbụ nke ehi gị na atụrụ gị. Ị ga-ewebata ya nye m nʼụbọchị nke asatọ site nʼoge a mụrụ ha, mgbe ị hapụsịrị ha nne ha ụbọchị asaa.
Exodus 22:30 in English
Exodus 22:30 · Berean Standard Bible
You shall do likewise with your cattle and your sheep. Let them stay with their mothers for seven days, but on the eighth day you are to give them to Me.
Context
28“Ekwulula aha Chineke, abụkwala onye na-achị ndị gị ọnụ. 29“Atụfukwala oge ọbụla nʼịkwụghachi onyinye unu kwesiri inye. Maọbụ nke mkpụrụ ala ubi gị, na nke mmanya vaịnị gị, na ụgwọ i kwesiri ịkwụ.
“Ị ghaghị inye m nwa gị nwoke e buru ụzọ mụọ. 30Otu a ka ị ga-emekwa banyere mkpụrụ mbụ nke ehi gị na atụrụ gị. Ị ga-ewebata ya nye m nʼụbọchị nke asatọ site nʼoge a mụrụ ha, mgbe ị hapụsịrị ha nne ha ụbọchị asaa. 31“Unu ga na-abụrụ m ndị dị nsọ. Nʼihi nke a, wezuganụ onwe unu nʼebe anụ a dọgburu adọgbu dị. Unu erikwala anụ dị otu a, kama tụpụrụnụ ya nkịta.
22:6 Ọ bụ osisi ogwu ogwu puru nʼọhịa ka a na-eji agba ubi ogige maọbụ gbachie ụzọ.
22:9 Maọbụ, Chineke
22:9 Bụ ndị nnọchite anya Chineke
22:13 Jen 31:39
22:16 Dit 22:28-29
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.