Native Bible

Exodus 22:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Atụfukwala oge ọbụla nʼịkwụghachi onyinye unu kwesiri inye. Maọbụ nke mkpụrụ ala ubi gị, na nke mmanya vaịnị gị, na ụgwọ i kwesiri ịkwụ. “Ị ghaghị inye m nwa gị nwoke e buru ụzọ mụọ.

Exodus 22:29 in English

Exodus 22:29 · Berean Standard Bible

You must not hold back offerings from your granaries or vats. You are to give Me the firstborn of your sons.

Context

27Nʼihi na uwe ahụ nwere ike bụrụ naanị ihe o nwere, maọbụ uwe ọ ga-eji rahụ ụra. Ọ bụrụ na i zighachighị ya, o tikuo m site nʼịkwa akwa, aga m anụrụ mkpu akwa ya, nʼihi na abụ m onye obi ebere. 28“Ekwulula aha Chineke, abụkwala onye na-achị ndị gị ọnụ. 29“Atụfukwala oge ọbụla nʼịkwụghachi onyinye unu kwesiri inye. Maọbụ nke mkpụrụ ala ubi gị, na nke mmanya vaịnị gị, na ụgwọ i kwesiri ịkwụ. “Ị ghaghị inye m nwa gị nwoke e buru ụzọ mụọ. 30Otu a ka ị ga-emekwa banyere mkpụrụ mbụ nke ehi gị na atụrụ gị. Ị ga-ewebata ya nye m nʼụbọchị nke asatọ site nʼoge a mụrụ ha, mgbe ị hapụsịrị ha nne ha ụbọchị asaa. 31“Unu ga na-abụrụ m ndị dị nsọ. Nʼihi nke a, wezuganụ onwe unu nʼebe anụ a dọgburu adọgbu dị. Unu erikwala anụ dị otu a, kama tụpụrụnụ ya nkịta. 22:6 Ọ bụ osisi ogwu ogwu puru nʼọhịa ka a na-eji agba ubi ogige maọbụ gbachie ụzọ. 22:9 Maọbụ, Chineke 22:9 Bụ ndị nnọchite anya Chineke 22:13 Jen 31:39 22:16 Dit 22:28-29

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.