Native Bible

Exodus 16:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

(Ihe ọtụtụ ọmaa bụ otu ọtụtụ nʼime ọtụtụ iri nke ga-eju ihe ọtụtụ efaf.) 16:13 Ya bụ ọkụkụ ọgazị 16:16 Ya bụ ihe ruru otu kilogram na ụma anọ 16:35 Mánà kwụsịrị isi nʼelu dara ụmụ Izrel, mgbe ha mesịrị mmemme oriri achịcha na-ekoghị eko nʼala Kenan. Jos 5:10-12

Exodus 16:36 in English

Exodus 16:36 · Berean Standard Bible

(Now an omer is a tenth of an ephah.)*

Context

34Emesịa, Erọn dọnyere mánà a nʼihu Ihe Ama e debere nʼime ụlọ ikwu, dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 35Ndị Izrel niile riri mánà ndị a iri afọ anọ* tutu ruo mgbe ha batara nʼala ebe ndị mmadụ bi, tutu ruo mgbe ha bịarutere nʼoke ala Kenan. 36(Ihe ọtụtụ ọmaa bụ otu ọtụtụ nʼime ọtụtụ iri nke ga-eju ihe ọtụtụ efaf.) 16:13 Ya bụ ọkụkụ ọgazị 16:16 Ya bụ ihe ruru otu kilogram na ụma anọ 16:35 Mánà kwụsịrị isi nʼelu dara ụmụ Izrel, mgbe ha mesịrị mmemme oriri achịcha na-ekoghị eko nʼala Kenan. Jos 5:10-12

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.