Native Bible

Esther 9:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Porata, Adalia, Aridata,

Esther 9:8 in English

Esther 9:8 · Berean Standard Bible

Poratha, Adalia, Aridatha,

Context

6Nʼime obodo ahụ e wusiri ike bụ Susa, ndị Juu gburu narị ndị ikom ise laa ha nʼiyi. 7Ha gbukwara Pashandata, Dalfon, Aspata, 8Porata, Adalia, Aridata, 9Pamashta, Arisai Aridai na Vaizata, 10ha bụkwa ụmụ ndị ikom iri Heman nwa Hamedata, onye iro ndị Juu mụtara. Ma ha emetụghị akụnụba ha aka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.