Native Bible

Esther 9:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha gbukwara Pashandata, Dalfon, Aspata,

Esther 9:7 in English

Esther 9:7 · Berean Standard Bible

including Parshandatha, Dalphon, Aspatha,

Context

5Nke a mere, na ndị Juu ji mma agha gbuo, ma bibie ndị iro ha niile. Ha mesoro ndị kpọrọ ha asị mmeso ọbụla masịrị ha. 6Nʼime obodo ahụ e wusiri ike bụ Susa, ndị Juu gburu narị ndị ikom ise laa ha nʼiyi. 7Ha gbukwara Pashandata, Dalfon, Aspata, 8Porata, Adalia, Aridata, 9Pamashta, Arisai Aridai na Vaizata,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.