Native Bible

Esther 9:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼime obodo ahụ e wusiri ike bụ Susa, ndị Juu gburu narị ndị ikom ise laa ha nʼiyi.

Esther 9:6 in English

Esther 9:6 · Berean Standard Bible

In the citadel of Susa, the Jews killed and destroyed five hundred men,

Context

4Nʼihi na Mọdekai bụ onye a ma ama nʼụlọeze, ọ bụkwa onye a maara aha ya nʼalaeze ahụ niile, nʼihi na ike ọchịchị ya na-abawanye ụba karịa ụbọchị niile. 5Nke a mere, na ndị Juu ji mma agha gbuo, ma bibie ndị iro ha niile. Ha mesoro ndị kpọrọ ha asị mmeso ọbụla masịrị ha. 6Nʼime obodo ahụ e wusiri ike bụ Susa, ndị Juu gburu narị ndị ikom ise laa ha nʼiyi. 7Ha gbukwara Pashandata, Dalfon, Aspata, 8Porata, Adalia, Aridata,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.