Native Bible

Ephesians 4:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ị na-ewe iwe emehiekwala.* Ekwela ka anyanwụ daa mgbe ị ka nọ na-ewe iwe.

Ephesians 4:26 in English

Ephesians 4:26 · Berean Standard Bible

“Be angry, yet do not sin.”* Do not let the sun set upon your anger,

Context

24Ma yikwasịnụ onwe unu mmadụ ọhụrụ, nke e kere nʼụdịdị Chineke nʼezi omume nʼezie nakwa nʼịdị nsọ. 25Ya mere, wezuganụ ịgha ụgha, ka anyị niile kwuo eziokwu nye ndị agbataobi anyị, nʼihi na anyị niile bụ ndị e jikọtara nʼotu anụ ahụ. 26Mgbe ị na-ewe iwe emehiekwala.* Ekwela ka anyanwụ daa mgbe ị ka nọ na-ewe iwe. 27Enyela ekwensu ohere. 28Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi. Kama ya jiri aka ya abụọ rụọ ezi ọrụ, ka o nwee ike inyere ndị ọzọ nọ na mkpa aka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.