Ndị Efesọs 4:25
Ephesians 4:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, wezuganụ ịgha ụgha, ka anyị niile kwuo eziokwu nye ndị agbataobi anyị, nʼihi na anyị niile bụ ndị e jikọtara nʼotu anụ ahụ.
Ephesians 4:25 in English
Ephesians 4:25 · Berean Standard Bible
Therefore each of you must put off falsehood and speak truthfully to his neighbor, for we are all members of one another.
Context
23ka eme ka mmụọ nke uche unu dị ọhụrụ. 24Ma yikwasịnụ onwe unu mmadụ ọhụrụ, nke e kere nʼụdịdị Chineke nʼezi omume nʼezie nakwa nʼịdị nsọ. 25Ya mere, wezuganụ ịgha ụgha, ka anyị niile kwuo eziokwu nye ndị agbataobi anyị, nʼihi na anyị niile bụ ndị e jikọtara nʼotu anụ ahụ. 26Mgbe ị na-ewe iwe emehiekwala.* Ekwela ka anyanwụ daa mgbe ị ka nọ na-ewe iwe. 27Enyela ekwensu ohere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.