Native Bible

Ecclesiastes 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ezi aha* ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.* Ụbọchị mmadụ nwụrụ ka ụbọchị a mụrụ ya mma.

Ecclesiastes 7:1 in English

Ecclesiastes 7:1 · Berean Standard Bible

A good name is better than fine perfume, and one’s day of death is better than his day of birth.

Context

1Ezi aha* ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.* Ụbọchị mmadụ nwụrụ ka ụbọchị a mụrụ ya mma. 2Ọ kaara gị mma ije nʼebe a na-eru ụjụ karịa ebe a na-eri na-aṅụ. Nʼihi na ọnwụ dịịrị mmadụ ọbụla; ndị dị ndụ kwesiri iburu nke a nʼobi. 3Iru ụjụ ka ịchị ọchị mma, ihu gbarụrụ agbarụ na-enyere obi aka

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.