Native Bible

Ecclesiastes 6:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu na-aba ụba, nghọta na-adị nta. O nwere uru nke a bara?

Ecclesiastes 6:11 in English

Ecclesiastes 6:11 · Berean Standard Bible

For the more words, the more futility—and how does that profit anyone?

Context

9Ihe eji anya hụ ka mma karịa oke ọchịchọ! Nke a bụkwa ihe efu na ịchụso ifufe. 10Ihe ọbụla dị ugbu a, ka akpọrọ aha na mgbe gara aga. Amakwaara ihe mmadụ bụ, mmadụ ọbụla apụghị ịlụso onye ka ya ike ọgụ. 11Okwu na-aba ụba, nghọta na-adị nta. O nwere uru nke a bara? 12Onye mara ihe dịrị mmadụ mma na ndụ, nʼụbọchị ole na ole nke na-abaghị uru o nwere ịgabiga ndụ a dịka onyinyo? Onye pụrụ ịgwa ya ihe ga-eme nʼokpuru anyanwụ, mgbe ọ nwụsịrị? 6:3 Maọbụ, a mụkworo amụkwo 6:7 Ilu 16:26 6:8 Maọbụ, nʼebe ndị ọzọ nọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.