Ekiliziastis 4:5
Ecclesiastes 4:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye nzuzu na-afanye aka abụọ nʼapata, na-eri anụ ahụ onwe ya.*
Ecclesiastes 4:5 in English
Ecclesiastes 4:5 · Berean Standard Bible
The fool folds his hands and consumes his own flesh.
Context
3Ma ọ dị mma karịa ha abụọ
bụ onye ahụ a na-amụbeghị,
onye na-ahụbeghị ihe ọjọọ
nke dị nʼokpuru anyanwụ. 4Achọpụtakwara m na ihe mere ndị mmadụ ji na-adọgbu onwe ha nʼọrụ bụ nʼihi anya ụfụ ha nwere nʼebe ihe ndị agbataobi ha dị. Nke a bụ ihe efu, ịchụso ifufe. 5Onye nzuzu na-afanye aka abụọ nʼapata,
na-eri anụ ahụ onwe ya.* 6Ọ ka mma inwe ihe ntakịrị na obi udo,
karịa mmadụ inweju akụ site nʼịdọgbu onwe ya nʼọrụ,
nke bụ naanị ịchụso ifufe. 7Ọ dịkwa ihe ọzọ m hụrụ nʼokpuru anyanwụ bụ naanị ihe efu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.