Ekiliziastis 11:2
Ecclesiastes 11:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kee akụ gị ụzọ asaa maọbụ ụzọ asatọ nʼihi na ị maghị ụdị ihe ndaba ọjọọ nwere ike ịbịakwasị gị nʼobodo.
Ecclesiastes 11:2 in English
Ecclesiastes 11:2 · Berean Standard Bible
Divide your portion among seven, or even eight, for you do not know what disaster may befall the land.
Context
1Gbasapụ aka gị nʼinye onyinye
nʼihi na mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị ị ga-anata ụgwọ ọrụ gị. 2Kee akụ gị ụzọ asaa maọbụ ụzọ asatọ
nʼihi na ị maghị ụdị ihe ndaba ọjọọ nwere ike ịbịakwasị gị nʼobodo. 3Mgbe eluigwe rujiri,
mmiri ga-ezo;
mgbe osisi dara, maọbụ nʼugwu maọbụ na ndịda,
ebe ahụ ka ọ na-atọgbọ. 4Onye na-ele ikuku anya agaghị akụ mkpụrụ ọbụla,
onye na-ele igwe ojii anya agaghị ewe ihe ubi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.