Native Bible

Deuteronomy 5:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gị akwala iko.

Deuteronomy 5:18 in English

Deuteronomy 5:18 · Berean Standard Bible

You shall not commit adultery.*

Context

16Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo, ka ihe dịkwara gị mma nʼala ahụ nke Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. 17Gị egbula mmadụ. 18Gị akwala iko. 19Gị ezula ohi. 20Gị agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.