Diuteronomi 5:19
Deuteronomy 5:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gị ezula ohi.
Deuteronomy 5:19 in English
Deuteronomy 5:19 · Berean Standard Bible
You shall not steal.*
Context
17Gị egbula mmadụ. 18Gị akwala iko. 19Gị ezula ohi. 20Gị agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị. 21Gị enwela anya ukwu nʼebe nwunye onye agbataobi gị dị. Gị enwekwala agụụ inwetara onwe gị ụlọ onye agbataobi gị, maọbụ nʼebe ala ya, maọbụ ohu ya nwoke, maọbụ ohu ya nwanyị, maọbụ ehi ya, maọbụ ịnyịnya ibu ya, ma ọ bụkwanụ nʼihe ọbụla nke onye agbataobi nwere dị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.