Diuteronomi 32:3
Deuteronomy 32:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eto aha Onyenwe anyị toonu ịdị ukwuu Chineke anyị!
Deuteronomy 32:3 in English
Deuteronomy 32:3 · Berean Standard Bible
For I will proclaim the name of the LORD. Ascribe greatness to our God!
Context
1Gee ntị, gị eluigwe, nụrụ ihe m na-ekwu!
Gee ntị, ụwa, nụrụ okwu si m nʼọnụ. 2Ka okwu m daa dịka mmiri ozuzo
ka okwu m daa dịka igirigi,
ka ọ daa dịka nshansha mmiri nʼelu ahịhịa,
dịka oke mmiri ozuzo nʼahịhịa na-epupụta epupụta. 3Aga m eto aha Onyenwe anyị
toonu ịdị ukwuu Chineke anyị! 4Ọ bụ oke nkume ahụ, ọrụ ya zuruoke,
ụzọ ya niile ziri ezi.
Chineke kwesiri ntụkwasị obi, nke na-adịghị eme ihe ọjọọ,
onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ. 5Ha emerụọla onwe ha, ha abụkwaghị ụmụ ya,
ha bụ ọgbọ gbagọrọ agbagọ, ndị ụdịdị ha gbanwere agbanwe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.