Diuteronomi 27:14
Deuteronomy 27:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Livayị ga-eji olu dị elu gụpụta ya nye ụmụ Izrel niile,
Deuteronomy 27:14 in English
Deuteronomy 27:14 · Berean Standard Bible
Then the Levites shall proclaim in a loud voice to every Israelite:
Context
12Mgbe unu gafere Jọdan, ebo ndị a: Simiọn, na Livayị na Juda na Isaka na Josef na Benjamin, ga-eguzo nʼelu ugwu Gerizim gọzie ụmụ Izrel 13Agbụrụ Ruben, Gad, Asha, Zebụlọn, Dan na Naftalị ga-eguzo nʼelu ugwu Ebal kwupụta ọbụbụ ọnụ. 14Ndị Livayị ga-eji olu dị elu gụpụta ya nye ụmụ Izrel niile, 15“Onye a bụrụ ọnụ ka mmadụ ahụ bụ nke na-apị arụsị maọbụ oyiyi ọbụla, akaọrụ onye ǹka, nke bụ ihe arụ nʼanya Onyenwe anyị, ma na-eguzobe ya na nzuzo.”
Ndị mmadụ niile ga-aza sị, “Amen.” 16“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ, nke na-elelị nna ya na nne ya.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.