Diuteronomi 27:11
Deuteronomy 27:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼotu ụbọchị ahụ ka Mosis nyere ha iwu sị,
Deuteronomy 27:11 in English
Deuteronomy 27:11 · Berean Standard Bible
On that day Moses commanded the people:
Context
9Mgbe ahụ, Mosis na ndị nchụaja, bụ ndị Livayị, gwakwara ndị Izrel niile okwu sị, “Nọọnụ jii, gị Izrel, gekwaa ntị! Taa, ị ghọọla ndị nke Onyenwe anyị Chineke unu. 10Nʼihi ya debe iwu niile Onyenwe anyị Chineke gị na ụkpụrụ niile ndị m nyere gị taa.” 11Nʼotu ụbọchị ahụ ka Mosis nyere ha iwu sị, 12Mgbe unu gafere Jọdan, ebo ndị a: Simiọn, na Livayị na Juda na Isaka na Josef na Benjamin, ga-eguzo nʼelu ugwu Gerizim gọzie ụmụ Izrel 13Agbụrụ Ruben, Gad, Asha, Zebụlọn, Dan na Naftalị ga-eguzo nʼelu ugwu Ebal kwupụta ọbụbụ ọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.