Diuteronomi 27:10
Deuteronomy 27:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya debe iwu niile Onyenwe anyị Chineke gị na ụkpụrụ niile ndị m nyere gị taa.”
Deuteronomy 27:10 in English
Deuteronomy 27:10 · Berean Standard Bible
You shall therefore obey the voice of the LORD your God and follow His commandments and statutes I am giving you today.”
Context
8Depụta iwu ndị a nke ọma, nʼelu nkume ndị ahụ i guzobere.” 9Mgbe ahụ, Mosis na ndị nchụaja, bụ ndị Livayị, gwakwara ndị Izrel niile okwu sị, “Nọọnụ jii, gị Izrel, gekwaa ntị! Taa, ị ghọọla ndị nke Onyenwe anyị Chineke unu. 10Nʼihi ya debe iwu niile Onyenwe anyị Chineke gị na ụkpụrụ niile ndị m nyere gị taa.” 11Nʼotu ụbọchị ahụ ka Mosis nyere ha iwu sị, 12Mgbe unu gafere Jọdan, ebo ndị a: Simiọn, na Livayị na Juda na Isaka na Josef na Benjamin, ga-eguzo nʼelu ugwu Gerizim gọzie ụmụ Izrel
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.