Diuteronomi 16:22
Deuteronomy 16:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eguzokwala ogidi nkume ọbụla nʼihi na ha bụ ihe Onyenwe anyị Chineke gị kpọrọ asị. 16:1 Nke a bụ nʼetiti ọnwa atọ na ọnwa anọ nʼafọ, dịka anyị si agụ afọ nke anyị. 16:21 Ikpere chi ndị ọzọ
Deuteronomy 16:22 in English
Deuteronomy 16:22 · Berean Standard Bible
and do not set up for yourselves a sacred pillar, which the LORD your God hates.
Context
20Gbasoo ikpe ziri ezi, mee ka ikpe ziri ezi dịgide, ka ị dịrị ndụ, nweta ala ahụ Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. 21Amanyela oyiyi osisi chi Ashera ọbụla gị nʼakụkụ ebe ịchụ aja ị wuru nye Onyenwe anyị Chineke gị. 22Eguzokwala ogidi nkume ọbụla nʼihi na ha bụ ihe Onyenwe anyị Chineke gị kpọrọ asị.
16:1 Nke a bụ nʼetiti ọnwa atọ na ọnwa anọ nʼafọ, dịka anyị si agụ afọ nke anyị.
16:21 Ikpere chi ndị ọzọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.