Diuteronomi 16:21
Deuteronomy 16:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Amanyela oyiyi osisi chi Ashera ọbụla gị nʼakụkụ ebe ịchụ aja ị wuru nye Onyenwe anyị Chineke gị.
Deuteronomy 16:21 in English
Deuteronomy 16:21 · Berean Standard Bible
Do not set up any wooden Asherah pole next to the altar you will build for the LORD your God,
Context
19Ekpekwala ikpe aghụghọ, maọbụ kpee ikpe ile mmadụ anya nʼihu. Erikwala ngarị, nʼihi na iri ngarị na-eme ka anya onye amamihe kpuo ìsì, meekwa ka okwu onye aka ya dị ọcha gbagọọ agbagọ. 20Gbasoo ikpe ziri ezi, mee ka ikpe ziri ezi dịgide, ka ị dịrị ndụ, nweta ala ahụ Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. 21Amanyela oyiyi osisi chi Ashera ọbụla gị nʼakụkụ ebe ịchụ aja ị wuru nye Onyenwe anyị Chineke gị. 22Eguzokwala ogidi nkume ọbụla nʼihi na ha bụ ihe Onyenwe anyị Chineke gị kpọrọ asị.
16:1 Nke a bụ nʼetiti ọnwa atọ na ọnwa anọ nʼafọ, dịka anyị si agụ afọ nke anyị.
16:21 Ikpere chi ndị ọzọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.