Native Bible

Deuteronomy 14:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri: ehi, atụrụ, na ewu,

Deuteronomy 14:4 in English

Deuteronomy 14:4 · Berean Standard Bible

These are the animals that you may eat:* The ox, the sheep, the goat,

Context

2Nʼihi na onye dị nsọ ka ị bụ nye Onyenwe anyị Chineke gị. Ọ bụkwa gị ka Onyenwe anyị họọrọ site na ndị niile nọ nʼelu ụwa, ị bụ ihe oke ọnụahịa nye ya. 3Erila ihe ọbụla m kwuru na ọ bụ ihe rụrụ arụ. 4Ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri: ehi, atụrụ, na ewu, 5na ele nta, na mgbada, na atụrụ ọhịa, na ewu ọhịa, ele ukwu, na anịgọ bi nʼelu ugwu. 6Anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa, nke na-atagharị ọnụ ka unu ga-eri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.