Diuteronomi 14:19
Deuteronomy 14:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe rụrụ arụ nye unu, unu erila ha,
Deuteronomy 14:19 in English
Deuteronomy 14:19 · Berean Standard Bible
All flying insects are unclean for you; they may not be eaten.
Context
17na okwolo na udele, na komorant, 18na ụgbala, na utù dị iche iche, na nnụnụ ọdụ nta, na ụsụ. 19Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe rụrụ arụ nye unu, unu erila ha, 20Ma unu nwere ike iri ụmụ ahụhụ ndị ahụ nwere nku, ndị dị ọcha. 21Unu erila anụ ọbụla nwụrụ anwụ. Ma otu o si dị, onye ọbịa nʼetiti unu nwere ike rie ya. I nwere ike inye ya, maọbụ resi ya onye ahụ, ma erila ya, nʼihi na onye dị nsọ nye Onyenwe anyị Chineke gị ka ị bụ.
Esila nwa ewu maọbụ nwa atụrụ nʼime mmiri ara nne ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.