Native Bible

Deuteronomy 14:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na ụgbala, na utù dị iche iche, na nnụnụ ọdụ nta, na ụsụ.

Deuteronomy 14:18 in English

Deuteronomy 14:18 · Berean Standard Bible

the stork, any kind of heron, the hoopoe, or the bat.

Context

16na okwukwu nta, na okwukwu ukwu, na okwukwu nwere mpi, 17na okwolo na udele, na komorant, 18na ụgbala, na utù dị iche iche, na nnụnụ ọdụ nta, na ụsụ. 19Ụmụ ahụhụ niile na-efe efe rụrụ arụ nye unu, unu erila ha, 20Ma unu nwere ike iri ụmụ ahụhụ ndị ahụ nwere nku, ndị dị ọcha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.