Native Bible

Colossians 4:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele.

Colossians 4:2 in English

Colossians 4:2 · Berean Standard Bible

Devote yourselves to prayer, being watchful and thankful,

Context

1Unu ndị nwe odibo, jirinụ ịkwụba aka ọtọ na ikpe ziri ezi na-emeso ndị ohu unu omume, ebe unu maara na unu onwe unu nwere onyenwe unu nʼeluigwe. 2Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele. 3Na-echetakwanụ anyị nʼekpere, ka Chineke meghere anyị ụzọ ikwusa oziọma, ka anyị nwee ike kwusaa ihe omimi Kraịst, nke m ji maka ya nọrọ nʼụlọ mkpọrọ, 4ka m nwee ike kwuo ya ka o doo anya otu m kwesiri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.