Ndị Kọlọsị 4:1
Colossians 4:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ndị nwe odibo, jirinụ ịkwụba aka ọtọ na ikpe ziri ezi na-emeso ndị ohu unu omume, ebe unu maara na unu onwe unu nwere onyenwe unu nʼeluigwe.
Colossians 4:1 in English
Colossians 4:1 · Berean Standard Bible
Masters, supply your slaves with what is right and fair, since you know that you also have a Master in heaven.
Context
1Unu ndị nwe odibo, jirinụ ịkwụba aka ọtọ na ikpe ziri ezi na-emeso ndị ohu unu omume, ebe unu maara na unu onwe unu nwere onyenwe unu nʼeluigwe. 2Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele. 3Na-echetakwanụ anyị nʼekpere, ka Chineke meghere anyị ụzọ ikwusa oziọma, ka anyị nwee ike kwusaa ihe omimi Kraịst, nke m ji maka ya nọrọ nʼụlọ mkpọrọ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.