Native Bible

Amos 9:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m akụ Izrel nʼala ha.* A gaghị ehopukwa ha ọzọ site nʼala ahụ bụ nke m nyere ha.” Ọ bụ ihe Onyenwe anyị Chineke unu kwuru. 9:14 Aga m emekwa ka ndị m Izrel nwetakwa ihe ọma niile. 9:15 Ya bụ, ime ka ha biri nʼala ha

Amos 9:15 in English

Amos 9:15 · Berean Standard Bible

I will firmly plant them in their own land, never again to be uprooted from the land that I have given them,” says the LORD your God.

Context

13“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka Onyenwe anyị kwubiri, “Mgbe onye na-akọ ubi ga-agafe onye na-ewe ihe ubi, onye na-agha mkpụrụ ka onye na-azọcha mkpụrụ vaịnị ga-agafekwa. Mmanya ọhụrụ ga-esitekwa nʼelu ugwu na-atapụta, ọ ga-esitekwa nʼugwu nta niile na-asọpụta. 14Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta.* “Ha ga-ewugharị obodo niile tọgbọrọ nʼefu, birikwa nʼime ha. Ha ga-akụ ubi vaịnị a gbara ogige, ṅụọkwa mmanya si na ya. Ha ga-arụkwa ubi a gbara ogige, riekwa mkpụrụ si na ya. 15Aga m akụ Izrel nʼala ha.* A gaghị ehopukwa ha ọzọ site nʼala ahụ bụ nke m nyere ha.” Ọ bụ ihe Onyenwe anyị Chineke unu kwuru. 9:14 Aga m emekwa ka ndị m Izrel nwetakwa ihe ọma niile. 9:15 Ya bụ, ime ka ha biri nʼala ha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.