Ọrụ Ndị Ozi 10:16
Acts 10:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe a mere ugboro atọ, ngwangwa, e weghachikwara ya nʼeluigwe.
Acts 10:16 in English
Acts 10:16 · Berean Standard Bible
This happened three times, and all at once the sheet was taken back up into heaven.
Context
14Ma Pita sịrị, “Mba, Onyenwe m. Ọ dịbeghị mgbe m riri ihe ọbụla rụrụ arụ maọbụ nke na-adịghị ọcha.” 15Olu ahụ gwara ya nke ugboro abụọ, “Akpọla ihe ọbụla ihe rụrụ arụ bụ nke Chineke mere ka ọ dị ọcha.” 16Ihe a mere ugboro atọ, ngwangwa, e weghachikwara ya nʼeluigwe. 17Mgbe Pita nọ na-atule ihe ọhụ ahụ pụtara bụ nke gbakwara ya gharịị, lee, ndị ikom ahụ Kọnelịọs zipụrụ abịarutela kwụsị nʼọnụ ụzọ, na-ajụ ebe ụlọ Saimọn dị. 18Ha kpọrọ oku ịjụ ma Saimọn onye a na-akpọ Pita ọ nọ nʼụlọ ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.