Native Bible

Acts 1:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha kpere ekpere sị, “Onyenwe anyị, ị maara obi mmadụ niile. Gosi anyị onye ị họpụtara nʼime mmadụ abụọ ndị a.

Acts 1:24 in English

Acts 1:24 · Berean Standard Bible

And they prayed, “Lord, You know everyone’s heart. Show us which of these two You have chosen

Context

22bido nʼoge Jọn na-eme baptizim ruo nʼụbọchị Jisọs si nʼetiti anyị rigoro nʼeluigwe. Otu onye nʼime ndị a ga-eso anyị bụrụ onye akaebe nke mbilite nʼọnwụ ya.” 23Ya mere, ha họpụtara mmadụ abụọ, Josef onye a na-akpọ Basabas (aha ya ọzọ bụkwa Jọstus) na Mataias.* 24Ha kpere ekpere sị, “Onyenwe anyị, ị maara obi mmadụ niile. Gosi anyị onye ị họpụtara nʼime mmadụ abụọ ndị a. 25Ka ọ bụrụ onyeozi na onyendu nke ga-anọchi anya Judas onye nke hapụrụ ma gawa ebe o kwesiri ka ọ gaa.” 26Ha fere ha nza. Nza ahụ makwara Mataias, ha gụnyere ya dị ka otu nʼime ndị ozi iri na otu ahụ. 1:20 Abụ 69:25 1:20 Abụ 109:8 1:23 Mataias bụ onye ahọpụtara ka ọ nọchie anya Judas Iskarịọt nʼije ozi. Ọrụ ndị ozi bụ ịgba ama na ikwupụta mbilite nʼọnwụ Jisọs dịka Kraịst ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.