Ọrụ Ndị Ozi 1:26
Acts 1:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha fere ha nza. Nza ahụ makwara Mataias, ha gụnyere ya dị ka otu nʼime ndị ozi iri na otu ahụ. 1:20 Abụ 69:25 1:20 Abụ 109:8 1:23 Mataias bụ onye ahọpụtara ka ọ nọchie anya Judas Iskarịọt nʼije ozi. Ọrụ ndị ozi bụ ịgba ama na ikwupụta mbilite nʼọnwụ Jisọs dịka Kraịst ahụ.
Acts 1:26 in English
Acts 1:26 · Berean Standard Bible
Then they cast lots, and the lot fell to Matthias; so he was added to the eleven apostles.
Context
24Ha kpere ekpere sị, “Onyenwe anyị, ị maara obi mmadụ niile. Gosi anyị onye ị họpụtara nʼime mmadụ abụọ ndị a. 25Ka ọ bụrụ onyeozi na onyendu nke ga-anọchi anya Judas onye nke hapụrụ ma gawa ebe o kwesiri ka ọ gaa.” 26Ha fere ha nza. Nza ahụ makwara Mataias, ha gụnyere ya dị ka otu nʼime ndị ozi iri na otu ahụ.
1:20 Abụ 69:25
1:20 Abụ 109:8
1:23 Mataias bụ onye ahọpụtara ka ọ nọchie anya Judas Iskarịọt nʼije ozi. Ọrụ ndị ozi bụ ịgba ama na ikwupụta mbilite nʼọnwụ Jisọs dịka Kraịst ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.