Ọrụ Ndị Ozi 1:25
Acts 1:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ọ bụrụ onyeozi na onyendu nke ga-anọchi anya Judas onye nke hapụrụ ma gawa ebe o kwesiri ka ọ gaa.”
Acts 1:25 in English
Acts 1:25 · Berean Standard Bible
to take up this ministry and apostleship, which Judas abandoned to go to his rightful place.”
Context
23Ya mere, ha họpụtara mmadụ abụọ, Josef onye a na-akpọ Basabas (aha ya ọzọ bụkwa Jọstus) na Mataias.* 24Ha kpere ekpere sị, “Onyenwe anyị, ị maara obi mmadụ niile. Gosi anyị onye ị họpụtara nʼime mmadụ abụọ ndị a. 25Ka ọ bụrụ onyeozi na onyendu nke ga-anọchi anya Judas onye nke hapụrụ ma gawa ebe o kwesiri ka ọ gaa.” 26Ha fere ha nza. Nza ahụ makwara Mataias, ha gụnyere ya dị ka otu nʼime ndị ozi iri na otu ahụ.
1:20 Abụ 69:25
1:20 Abụ 109:8
1:23 Mataias bụ onye ahọpụtara ka ọ nọchie anya Judas Iskarịọt nʼije ozi. Ọrụ ndị ozi bụ ịgba ama na ikwupụta mbilite nʼọnwụ Jisọs dịka Kraịst ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.