2 Timoti 4:21
2 Timothy 4:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo. Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile.
2 Timothy 4:21 in English
2 Timothy 4:21 · Berean Standard Bible
Make every effort to come to me before winter. Eubulus sends you greetings, as do Pudens, Linus, Claudia, and all the brothers.
Context
19Keleere m Prisila na Akwila na ndị niile bi nʼụlọ Onisiferọs. 20Erastọs nọ na Kọrint, ma ahapụrụ m Trofimọs na Melitọs nʼọnọdụ ahụ esighị ike. 21Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo.
Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile. 22Ka Onyenwe anyị nọnyere mmụọ gị. Ka amara dịnyere gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.