2 Timoti 4:19
2 Timothy 4:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleere m Prisila na Akwila na ndị niile bi nʼụlọ Onisiferọs.
2 Timothy 4:19 in English
2 Timothy 4:19 · Berean Standard Bible
Greet Prisca * and Aquila, as well as the household of Onesiphorus.
Context
17Ma Onyenwe anyị nọnyeere m, nyekwa m ike ikwusa oziọma ka ndị mba ọzọ niile nụrụ ya. Ọ zọpụtara m, site nʼọnụ ọdụm. 18Onyenwe anyị ga-azọpụtakwa m site nʼihe ọjọọ niile ọbụla, kpọbata m nʼudo baa nʼalaeze eluigwe ya. Ọ bụ ya ka otuto dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 19Keleere m Prisila na Akwila na ndị niile bi nʼụlọ Onisiferọs. 20Erastọs nọ na Kọrint, ma ahapụrụ m Trofimọs na Melitọs nʼọnọdụ ahụ esighị ike. 21Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo.
Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.